Rord Kelly – Amara (Official Lyrics)
(GBC record)
Rord
(Nkwa knack knack knack)
Nnwa akwa inwe ya
(Okwa inwe ya)
Kpotuonu ubo kam kpoo
(Kpotuonu ubo ka mkpoo)
Nkata ayi kpara
(Nkata ayi kpara)
Ibia chozie kam yobagi ayo
(yobagi ayo)
Mana ayi bido kita oputa iworo aka gi tinye ya ozo
(tinye ya ozo)
A formuzina holy nwa eje butuo ebe Imakwa ka osi ato
(ka osi ato)
Nnwa ebe obu na inwe ya
Were ya mee ka obi dimu mma
Maka amaram na iga eme ya
Na iga eme ya ka obi dimu mma
Amaram na iga eme na iga eme
Ka obi di mu mma
Amaram na iga eme ya na iga eme ya ka obi dimu mma
Ife dinma dimu mma
Alunwa mkpuruma
Mana obulu nnwa Onye army mwepu aka
Maka igba m ose Na anya
Ife dinma dimu mma
Alunwa mkpuruma
Mana obulu nnwa Onye army mwepu aka
Maka igba m ose Na anya
Leave a Reply